{"product_id":"ada-onwukeme-amba-na-umu-okuko-ya-9781968290030","title":"Amba Na Umu Okuko Ya","description":"Nne Okuko aha ya bu Amba n'umu okuko ya. O nwere nsogbu ichota ebe o ga-eyi akwa ya. Ihe di egwu kpara ma wete ebe kacha nma o ga-eyi akwa ya. Mgbe o kpuchara umu okuko ya, kuziri ha otu esi akpa agwa n'otu esi ebi ndu. Otu n'ime umu okuko ya ekwenyeghi n'ihe okwuru nke kpatara nurupu isi. Ntu, nwa okuko nke a na-ekwu banyere ya, mutara ihe n'uzo siri ike.","brand":"Serendipity Press Jos","offers":[{"title":"Default Title","offer_id":53813369143638,"sku":null,"price":0.0,"currency_code":"EUR","in_stock":false}],"url":"https:\/\/www.momoxbooks.com\/products\/ada-onwukeme-amba-na-umu-okuko-ya-9781968290030","provider":"momoxbooks","version":"1.0","type":"link"}